Last Updated on June 20, 2022 by Joshua

Kolaboy – Omalicha Mp3 Download

Lyrics, Video ,MP4 Download, Mp3 Download & Instrumental right here on our website . Kindly make sure to download listen and share with friends.

Multi Talented Artist and Songwriter popularly Known as “Kolaboy” comes through with yet another new hot hit song titled “Omalicha

However, the great new melody is an awesome song that will undoubtedly deserve a spot on your playlist if you enjoy good music.

Always visit our website for latest songs, videos , news & gists

Download and listen below:-

 


Download Music

Lyrics
Nwa bu ngwo ngwo ngwo ehh
(It’s barmy on the beat)
Nwa bu ngwo ngwo ngwo
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
(Ejyke nwamba)
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
(Mmuonwu jee mmuonwu naa) odia
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh (kola)
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Afa nwa bu chiamaka (chiamaka)
Ifukwa ona elecha (ona lecha)
Nwa bu uwa bu mgbede afia ka okpasaa ona elekwa
(Ona elekwa)
Asim nwa bu chiamaka (chiamaka)
Nenu ka osi elecha (ona elecha)
Nwa bu uwa mgbede afia ka okposaa ona elekwa
(Ona elekwa)
Kpudebem nso (omalicha nwa)
Onyeoma mbu n’ obi oh (omalicha nwa)
Bia nu onye nkem eeh (omalicha nwa)
Onye oga adiri mma (omalicha nwa)
(Ije ije ije)
Kpudebem nso (omalicha nwa)
Achala ugo nwanyi oma (omalicha nwa)
Nenu onye ge meh! (omalicha nwa)
Nwa oga adiri mma oh (omalicha nwa)
Se! Ije
Onu gbajie boys nwata gafe ha na ekiri
Your beauty mere nwe longer throat otoro ogo ka eriri
And imana iburu Jericho o munwa bu the mgbidi
Nwa buru akara makachukwu o munwa bu the agidi
Ngwa seiteweh ehh (seiteweh ehh)
Asim gi Paiteweh ehhhh (paiteweh eeh)
Ukwu gi a container ana-eme off load paiteweh
Asim ada mma seiteweh ehh (seiteweh ehh)
Asim gi Paitweh ehhhh (paitwei eeh)
Before ikposa afia odigo already sold
Paiteweh nwa paiteweh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Kpudebem nso (omalicha nwa)
Onyeoma mbu n’ obi oh (omalicha nwa)
Bia nu onye nkem eeh (omalicha nwa)
Onye oga adiri mma (omalicha nwa)
Kpudebem nso (omalicha nwa)
Achala ugo nwanyi oma (omalicha nwa)
Nenu onye ge me! (omalicha nwa)
Nwa oga adiri mma oh (omalicha nwa)
Nwa
Welum nwayo n’ enyem okporoko n’ eze adighom ohh
A thought of you dey burst my head plaster adighonu
Apunanwu idia ete ude that would be a waste of ude
Steady dripping heat ana eme
Gi nwa chere kam gote akupe
Ka ugogbe anyam adamma i swear asa ibu my spec
Bia nyem debit anchom debit asa welu my cheque
And true to God i cross my heart mma agbazi n’ iro
And when they tempt me make
I push cup mma akwazi the iko
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Omalicha nwa oma di mma bia tiem obi oh
Kpudebem nso (omalicha nwa)
Onyeoma mbu n’ obi oh (omalicha nwa)
Bia nu onye nkem eeh (omalicha nwa)
Onye oga adiri mma oh (omalicha nwa)
Kpudebem nso (omalicha nwa)
Achala ugo nwanyi oma (omalicha nwa)
Nenu onye ge me! (omalicha nwa)
Nwa oga adiri mma oh (omalicha nwa)
Genevieve nnaji bu asa (omalicha nwa)
Chimamanda adichie (omalicha nwa)
Mummy Onyeka onwenu (omalicha nwa)
Uche ekwunife mummy (omalicha nwa)
Regina daniels nwa amuru n’ mba (omalicha nwa)
Ichechi nwunye ned okonkwo (omalicha nwa)
Kenelum Mrs Juliet okonkwo (omalicha nwa, e money)
Oma omeruo Ezigbo adamma na nkanu (omalicha nwa)
Makuochi oriaku celebrity barrister (omalicha nwa)
Mrs ebele oriaku obi cubana (omalicha nwa)
De angels ezigbo oriaku chiefpriest (omalicha nwa)
Ngozi okonjo iweala nwanyi oma (omalicha nwa)
Much respect to Ollie Gee ehh ibu O.G n’ ime
Ogbe anyi n’ ekwunyelu gi
Kola boy

JOIN OUR WHATSAPP GROUP FOR LATEST UPDATE
talktalktoday.com.ng is a Music and Entertainment website designed for promoting artists. The website covers latest trending Nigerian Music and also Music from other parts of Africa such as Tanzania, Ghana, South Africa, Kenya and more.